Ọnụ Ọgụgụ 25:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị nwụrụ n’ihe otiti ahụ wee dịrị puku mmadụ iri abụọ na anọ.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ka anyị ghara ịna-akwa iko,+ dị ka ụfọdụ n’ime ha kwara iko, puku iri abụọ na atọ n’ime ha wee nwụọ n’otu ụbọchị.+
8 Ka anyị ghara ịna-akwa iko,+ dị ka ụfọdụ n’ime ha kwara iko, puku iri abụọ na atọ n’ime ha wee nwụọ n’otu ụbọchị.+