Ọnụ Ọgụgụ 31:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Unu ga-asachapụ uwe mwụda niile mmehie,+ tinyere ihe ọ bụla e ji akpụkpọ anụ mee na ihe ọ bụla e ji ajị ewu mee na ihe ọ bụla e ji osisi mee.”
20 Unu ga-asachapụ uwe mwụda niile mmehie,+ tinyere ihe ọ bụla e ji akpụkpọ anụ mee na ihe ọ bụla e ji ajị ewu mee na ihe ọ bụla e ji osisi mee.”