Ọnụ Ọgụgụ 18:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jehova wee gaa n’ihu ịgwa Erọn, sị: “Ị gaghị enwe ihe nketa n’ala ha, ọ dịghịkwa òkè ị ga-enweta n’etiti ha.+ Abụ m òkè gị na ihe nketa gị n’etiti ụmụ Izrel.+ Ọnụ Ọgụgụ 18:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụ n’onyinye niile a na-enye unu ka unu ga-esi nye Jehova ụdị onyinye ọ bụla, bụ́ nke kasị mma n’ime ya,+ dị ka ihe dị nsọ site na ha.’
20 Jehova wee gaa n’ihu ịgwa Erọn, sị: “Ị gaghị enwe ihe nketa n’ala ha, ọ dịghịkwa òkè ị ga-enweta n’etiti ha.+ Abụ m òkè gị na ihe nketa gị n’etiti ụmụ Izrel.+
29 Ọ bụ n’onyinye niile a na-enye unu ka unu ga-esi nye Jehova ụdị onyinye ọ bụla, bụ́ nke kasị mma n’ime ya,+ dị ka ihe dị nsọ site na ha.’