14 Ọ bụ naanị ebo Livaị ka ọ na-enyeghị ihe nketa.+ Àjà Jehova bụ́ Chineke Izrel nke a na-esure n’ọkụ+ bụ ihe nketa ha,+ dị nnọọ ka o kwere ha ná nkwa.+
7 N’ihi na ndị Livaị enweghị òkè n’etiti unu,+ n’ihi na ọrụ nchụàjà Jehova bụ ihe nketa ha;+ Gad na Ruben+ na ọkara ebo Manase+ enwetawo ihe nketa ha n’akụkụ ọwụwa anyanwụ nke Jọdan, bụ́ nke Mozis ohu Jehova nyere ha.”+