Levitikọs 7:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Onye ọ bụla n’ime ụmụ Erọn nke chụrụ ọbara nke anụ àjà udo na abụba ya n’àjà ga-enweta ụkwụ aka nri ya dị ka òkè ya.+ 1 Ndị Kọrịnt 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ̀ bụ na unu amaghị na ndị na-arụ ọrụ dị nsọ na-eri+ ihe ụlọ nsọ, ndị na-ejechikwa ozi anya+ n’ebe ịchụàjà nwere òkè dịịrị ha n’ebe ịchụàjà?
33 Onye ọ bụla n’ime ụmụ Erọn nke chụrụ ọbara nke anụ àjà udo na abụba ya n’àjà ga-enweta ụkwụ aka nri ya dị ka òkè ya.+
13 Ọ̀ bụ na unu amaghị na ndị na-arụ ọrụ dị nsọ na-eri+ ihe ụlọ nsọ, ndị na-ejechikwa ozi anya+ n’ebe ịchụàjà nwere òkè dịịrị ha n’ebe ịchụàjà?