Levitikọs 7:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ọ bụ nwa Erọn nke wetara ọbara anụ e ji chụọ àjà udo n’ihu Chineke ma chụọ abụba ya n’àjà ga-eketa ụkwụ aka nri ya.+
33 Ọ bụ nwa Erọn nke wetara ọbara anụ e ji chụọ àjà udo n’ihu Chineke ma chụọ abụba ya n’àjà ga-eketa ụkwụ aka nri ya.+