Levitikọs 7:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Onye ọ bụla n’ime ụmụ Erọn nke chụrụ ọbara nke anụ àjà udo na abụba ya n’àjà ga-enweta ụkwụ aka nri ya dị ka òkè ya.+
33 Onye ọ bụla n’ime ụmụ Erọn nke chụrụ ọbara nke anụ àjà udo na abụba ya n’àjà ga-enweta ụkwụ aka nri ya dị ka òkè ya.+