Diuterọnọmi 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “M wee nye unu iwu n’oge ahụ, sị, ‘Jehova bụ́ Chineke unu enyewo unu ala a ka ọ bụrụ nke unu. Unu ga-akwadebe, unu ndị dike niile,+ wee gafee n’ihu ụmụnne unu, bụ́ ụmụ Izrel. Joshụa 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụ Ruben na ụmụ Gad nakwa ọkara ebo Manase+ wee gafere n’usoro dị ka ndị agha+ n’ihu ụmụ Izrel, dị nnọọ ka Mozis gwara ha.+
18 “M wee nye unu iwu n’oge ahụ, sị, ‘Jehova bụ́ Chineke unu enyewo unu ala a ka ọ bụrụ nke unu. Unu ga-akwadebe, unu ndị dike niile,+ wee gafee n’ihu ụmụnne unu, bụ́ ụmụ Izrel.
12 Ụmụ Ruben na ụmụ Gad nakwa ọkara ebo Manase+ wee gafere n’usoro dị ka ndị agha+ n’ihu ụmụ Izrel, dị nnọọ ka Mozis gwara ha.+