Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 3:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Anyị wee weghara ala a n’oge ahụ; enyewo m ụmụ Ruben na ụmụ Gad+ ala malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ iyi ndagwurugwu Anọn, na ọkara ógbè Gilied nke bụ́ ugwu ugwu nakwa obodo ya dị iche iche.

  • Joshụa 1:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Mgbe Jehova bu ụzọ mee ka ụmụnne unu zuru ike dị ka o meere unu, ha enwetakwa ala ahụ nke Jehova bụ́ Chineke unu na-enye ha,+ unu ga-alọghachikwa n’ala nke bụ́ ihe nketa unu ma nweta ya,+ bụ́ nke Mozis ohu Jehova nyere unu n’akụkụ ọwụwa anyanwụ nke Jọdan.’”+

  • Joshụa 13:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Ụmụ Ruben na ụmụ Gad so ọkara ebo nke ọzọ nweta ihe nketa ha nke Mozis nyere ha n’akụkụ ọwụwa anyanwụ nke Jọdan, dị nnọọ ka Mozis ohu Jehova nyere ha,+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya