Ọnụ Ọgụgụ 15:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “‘Ọ bụrụ na unu emehie ihe, wee ghara ime ihe a niile e nyere n’iwu,+ bụ́ ihe Jehova gwara Mozis, Jems 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ya mere, ọ bụrụ na mmadụ maara otú ọ ga-esi mee ihe ziri ezi ma o meghị ya,+ ọ bụụrụ ya mmehie.+