Ọnụ Ọgụgụ 32:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Wuoronụ onwe unu obodo maka ụmụntakịrị unu, jirikwanụ nkume gbaara ìgwè ewu na atụrụ unu ogige, meekwanụ ihe si n’ọnụ unu pụta.”+
24 Wuoronụ onwe unu obodo maka ụmụntakịrị unu, jirikwanụ nkume gbaara ìgwè ewu na atụrụ unu ogige, meekwanụ ihe si n’ọnụ unu pụta.”+