1 Ihe E Mere 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 E mesịa, Geshọ+ na Siria+ napụrụ ha Havọt-jeya,+ tinyere Kinat+ na obodo nta ya niile, obodo iri isii. Ndị a niile bụ ụmụ Mekia bụ́ nna Gilied.
23 E mesịa, Geshọ+ na Siria+ napụrụ ha Havọt-jeya,+ tinyere Kinat+ na obodo nta ya niile, obodo iri isii. Ndị a niile bụ ụmụ Mekia bụ́ nna Gilied.