1 Ndị Eze 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 nwa Giba, onye na-elekọta Remọt-gilied+ (ọ bụ ya nwe obodo ụlọikwuu niile nke Jeya+ nwa Manase, bụ́ ndị dị na Gilied;+ ọ bụ ya nwe ógbè Agọb,+ nke dị na Beshan:+ obodo ukwu iri isii ndị nwere mgbidi na ihe ntụchi e ji ọla kọpa mee);
13 nwa Giba, onye na-elekọta Remọt-gilied+ (ọ bụ ya nwe obodo ụlọikwuu niile nke Jeya+ nwa Manase, bụ́ ndị dị na Gilied;+ ọ bụ ya nwe ógbè Agọb,+ nke dị na Beshan:+ obodo ukwu iri isii ndị nwere mgbidi na ihe ntụchi e ji ọla kọpa mee);