Ọnụ Ọgụgụ 21:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 E mesịa, ha tụgharịrị wee si n’ụzọ Beshan+ gbagoo. Ọg+ eze Beshan wee pụta ibuso ha agha n’Edriaị,+ ya na ndị ya niile. Joshụa 13:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 tinyere Gilied na ókèala ndị Geshọ+ na ndị Meakat na Ugwu Hemọn+ dum na Beshan+ dum ruo Saleka;+ Abụ Ọma 22:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọtụtụ ụmụ oké ehi agbaala m gburugburu;+Oké ehi ndị dị ike nke Beshan agbawo m gburugburu.+
33 E mesịa, ha tụgharịrị wee si n’ụzọ Beshan+ gbagoo. Ọg+ eze Beshan wee pụta ibuso ha agha n’Edriaị,+ ya na ndị ya niile.