43 bụ́ Biza+ nke dị n’ala ịkpa, n’ala dị larịị, maka ụmụ Ruben, nakwa Remọt+ nke dị na Gilied, maka ụmụ Gad, nakwa Golan+ nke dị na Beshan, maka ụmụ Manase.+
8 N’ógbè Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko, n’ebe ọwụwa anyanwụ, ha si n’ebo Ruben+ wepụta Biza+ nke dị n’ala ịkpa dị larịị, sikwa n’ebo Gad wepụta Remọt+ nke dị na Gilied, sikwa n’ebo Manase wepụta Golan+ nke dị na Beshan.
3 Eze Izrel wee gwa ndị na-ejere ya ozi, sị: “Ùnu maara n’ezie na ọ bụ anyị nwe Remọt-gilied?+ Ma o nweghị ihe anyị na-eme ịnapụta ya n’aka eze Siria.”