43 bụ́ Biza+ nke dị n’ala ịkpa, n’ala dị larịị, maka ụmụ Ruben, nakwa Remọt+ nke dị na Gilied, maka ụmụ Gad, nakwa Golan+ nke dị na Beshan, maka ụmụ Manase.+
8 N’ógbè Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko, n’ebe ọwụwa anyanwụ, ha si n’ebo Ruben+ wepụta Biza+ nke dị n’ala ịkpa dị larịị, sikwa n’ebo Gad wepụta Remọt+ nke dị na Gilied, sikwa n’ebo Manase wepụta Golan+ nke dị na Beshan.
13 nwa Giba, onye na-elekọta Remọt-gilied+ (ọ bụ ya nwe obodo ụlọikwuu niile nke Jeya+ nwa Manase, bụ́ ndị dị na Gilied;+ ọ bụ ya nwe ógbè Agọb,+ nke dị na Beshan:+ obodo ukwu iri isii ndị nwere mgbidi na ihe ntụchi e ji ọla kọpa mee);