43 bụ́ Biza+ nke dị n’ala ịkpa, n’ala dị larịị, maka ụmụ Ruben, nakwa Remọt+ nke dị na Gilied, maka ụmụ Gad, nakwa Golan+ nke dị na Beshan, maka ụmụ Manase.+
27 E sikwa n’ọkara ebo Manase+ nye ụmụ Geshọn,+ bụ́ ezinụlọ ụmụ Livaị, obodo mgbaba maka onye gburu mmadụ, ya bụ, Golan,+ nke dị na Beshan, na ala ịta ahịhịa ya, na Bieshtera+ na ala ịta ahịhịa ya; obodo abụọ.