Joshụa 20:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ógbè Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko, n’ebe ọwụwa anyanwụ, ha si n’ebo Ruben+ wepụta Biza+ nke dị n’ala ịkpa dị larịị, sikwa n’ebo Gad wepụta Remọt+ nke dị na Gilied, sikwa n’ebo Manase wepụta Golan+ nke dị na Beshan.
8 N’ógbè Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko, n’ebe ọwụwa anyanwụ, ha si n’ebo Ruben+ wepụta Biza+ nke dị n’ala ịkpa dị larịị, sikwa n’ebo Gad wepụta Remọt+ nke dị na Gilied, sikwa n’ebo Manase wepụta Golan+ nke dị na Beshan.