Ọnụ Ọgụgụ 4:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 malite ná ndị gbara afọ iri atọ ruo ná ndị gbara afọ iri ise, ndị niile na-esonye n’ìgwè na-eje ozi ije ozi n’ụlọikwuu nzute,+ Ọnụ Ọgụgụ 4:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 ndị e debara aha ha n’akwụkwọ n’ime ha, n’ezinụlọ n’ezinụlọ, wee dịrị puku mmadụ atọ na narị abụọ.+
43 malite ná ndị gbara afọ iri atọ ruo ná ndị gbara afọ iri ise, ndị niile na-esonye n’ìgwè na-eje ozi ije ozi n’ụlọikwuu nzute,+
44 ndị e debara aha ha n’akwụkwọ n’ime ha, n’ezinụlọ n’ezinụlọ, wee dịrị puku mmadụ atọ na narị abụọ.+