Ọnụ Ọgụgụ 3:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 E debara aha ha n’akwụkwọ dị ka ọnụ ọgụgụ ụmụ nwoke niile si dị, malite ná ndị ruru otu ọnwa gbagowe. Ha dị puku isii na narị abụọ.+
34 E debara aha ha n’akwụkwọ dị ka ọnụ ọgụgụ ụmụ nwoke niile si dị, malite ná ndị ruru otu ọnwa gbagowe. Ha dị puku isii na narị abụọ.+