Joshụa 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 nakwa Araba+ ruo oké osimiri Kineret*+ dị n’ebe ọwụwa anyanwụ, ruokwa n’oké osimiri Araba, Oké Osimiri Nnu,+ n’ebe ọwụwa anyanwụ Bet-jeshimọt,+ nakwa n’ebe ndịda nke dị n’ala ala mkpọda Pisga.+ Joshụa 13:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 na Bet-piọ nakwa mkpọda Pisga+ na Bet-jeshimọt,+
3 nakwa Araba+ ruo oké osimiri Kineret*+ dị n’ebe ọwụwa anyanwụ, ruokwa n’oké osimiri Araba, Oké Osimiri Nnu,+ n’ebe ọwụwa anyanwụ Bet-jeshimọt,+ nakwa n’ebe ndịda nke dị n’ala ala mkpọda Pisga.+