Levitikọs 25:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 A gaghịkwa ere ala ịta ahịhịa+ nke obodo ha ere, n’ihi na ọ bụ ihe nketa ha ruo mgbe a na-akaghị aka. Joshụa 21:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ụmụ Izrel wee si n’ihe nketa ha nye ndị Livaị+ obodo ndị a na ala ịta ahịhịa ha dị ka Jehova nyere n’iwu.+ Joshụa 21:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha wee nye ha Kiriat-aba+ (Aba nke a bụ nna Enak),+ ya bụ, Hibrọn,+ nke dị n’ógbè Juda bụ́ ugwu ugwu,+ nakwa ala ịta ahịhịa gbara ya gburugburu; 1 Ihe E Mere 6:64 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 64 Ụmụ Izrel wee si otú a nye ndị Livaị+ obodo dị iche iche na ala ịta ahịhịa ha.+ 2 Ihe E Mere 11:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ndị Livaị hapụrụ ala ịta ahịhịa ha+ na ala ha+ wee bịa na Juda na Jeruselem,+ n’ihi na Jeroboam+ na ụmụ ya kwụsịrị ha ịrụ ọrụ+ dị ka ndị nchụàjà Jehova.
34 A gaghịkwa ere ala ịta ahịhịa+ nke obodo ha ere, n’ihi na ọ bụ ihe nketa ha ruo mgbe a na-akaghị aka.
3 Ụmụ Izrel wee si n’ihe nketa ha nye ndị Livaị+ obodo ndị a na ala ịta ahịhịa ha dị ka Jehova nyere n’iwu.+
11 Ha wee nye ha Kiriat-aba+ (Aba nke a bụ nna Enak),+ ya bụ, Hibrọn,+ nke dị n’ógbè Juda bụ́ ugwu ugwu,+ nakwa ala ịta ahịhịa gbara ya gburugburu;
14 N’ihi na ndị Livaị hapụrụ ala ịta ahịhịa ha+ na ala ha+ wee bịa na Juda na Jeruselem,+ n’ihi na Jeroboam+ na ụmụ ya kwụsịrị ha ịrụ ọrụ+ dị ka ndị nchụàjà Jehova.