Ọpụpụ 30:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “Rụọ ebe ịchụàjà ka ọ bụrụ ebe a ga na-esure ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ;+ osisi akeshịa ka ị ga-eji rụọ ya. Ọpụpụ 37:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O wee were osisi akeshịa+ rụọ ebe ịchụàjà nke ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ.+ O nwere akụkụ anọ há nhata, ọ dị otu kubit n’ogologo na otu kubit n’obosara nakwa otu kubit n’ịdị elu. Mpi ya sikwa n’ahụ́ ya pụta.+
30 “Rụọ ebe ịchụàjà ka ọ bụrụ ebe a ga na-esure ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ;+ osisi akeshịa ka ị ga-eji rụọ ya.
25 O wee were osisi akeshịa+ rụọ ebe ịchụàjà nke ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ.+ O nwere akụkụ anọ há nhata, ọ dị otu kubit n’ogologo na otu kubit n’obosara nakwa otu kubit n’ịdị elu. Mpi ya sikwa n’ahụ́ ya pụta.+