Ọnụ Ọgụgụ 2:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ebo ọzọ bụ ebo Naftalaị;+ onyeisi ụmụ Naftalaị bụ Ahaịra+ nwa Inan. Ọnụ Ọgụgụ 10:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Onyeisi ndị agha nke ebo ụmụ Naftalaị+ bụ Ahaịra+ nwa Inan.