Levitikọs 18:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “‘Gị na nwunye mmadụ ibe gị enwela mmekọahụ* wee bụrụ onye na-adịghị ọcha site n’ime otú ahụ.+ Ọnụ Ọgụgụ 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ya na nwoke ọzọ ewee dinaa, ọbara ọcha ewee pụta,+ e wee zochiere ya di ya,+ a chọpụtaghịkwa ya, nwaanyị ahụ n’onwe ya emerụwo onwe ya ma ọ dịghị onye gbagidere ya akaebe, e jideghịkwa ya;
13 ya na nwoke ọzọ ewee dinaa, ọbara ọcha ewee pụta,+ e wee zochiere ya di ya,+ a chọpụtaghịkwa ya, nwaanyị ahụ n’onwe ya emerụwo onwe ya ma ọ dịghị onye gbagidere ya akaebe, e jideghịkwa ya;