Abụ Ọma 26:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mụ na ndị ụgha adịghị anọkọ;+Mụ na ndị na-ezochi ihe ha bụ adịghị akpakọrịta.+ Ilu 30:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Otú a ka ụzọ nwaanyị na-akwa iko dị: o riwo ihe ma hichaa ọnụ ya, ọ sịwokwa: “Ọ dịghị ihe ọjọọ m mere.”+
20 Otú a ka ụzọ nwaanyị na-akwa iko dị: o riwo ihe ma hichaa ọnụ ya, ọ sịwokwa: “Ọ dịghị ihe ọjọọ m mere.”+