Ilu 30:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ihe nwaanyị na-akwa iko na-eme bụ: O richaa, ya ehichaa ọnụ ya,Sịzie, “E nweghị ihe ọjọọ m mere.”+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 30:20 Ụlọ Nche,7/1/1992, p. 31
20 Ihe nwaanyị na-akwa iko na-eme bụ: O richaa, ya ehichaa ọnụ ya,Sịzie, “E nweghị ihe ọjọọ m mere.”+