15 Ihere ò mere ha na ọ bụ ihe arụ ka ha mere?+ Nke mbụ bụ na ihere adịghị eme ha ma ọlị. Nke abụọ bụ na ha amadịghị ihe bụ́ ihere ime mmadụ.+ N’ihi ya, ha ga-eso ndị ga-ada ada daa;+ mgbe m ga-eme ka ha zaa ajụjụ, ha ga-asụ ngọngọ,” ka Jehova kwuru.