Jeremaya 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ihere ò mere ha na ọ bụ ihe arụ ka ha mere?+ Nke mbụ bụ na ihere enweghị ike ime ha. Nke abụọ bụ na ha amadịghị ihe bụ́ ihere ime mmadụ.+ “‘N’ihi ya, ha ga-eso ndị ga-ada ada daa. Mgbe a ga-elebara ha anya,+ ha ga-asụ ngọngọ,’ ka Jehova kwuru.+ Zefanaya 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova bụ onye ezi omume n’ime ya;+ ọ dịghị eme ajọ omume ọ bụla.+ Ọ na-eme ka a mara ihe o kpere n’ikpe kwa ụtụtụ.+ Ọ kọghị ụkọ mgbe chi bọrọ.+ Ma ihere adịghị eme onye ajọ omume.+
12 Ihere ò mere ha na ọ bụ ihe arụ ka ha mere?+ Nke mbụ bụ na ihere enweghị ike ime ha. Nke abụọ bụ na ha amadịghị ihe bụ́ ihere ime mmadụ.+ “‘N’ihi ya, ha ga-eso ndị ga-ada ada daa. Mgbe a ga-elebara ha anya,+ ha ga-asụ ngọngọ,’ ka Jehova kwuru.+
5 Jehova bụ onye ezi omume n’ime ya;+ ọ dịghị eme ajọ omume ọ bụla.+ Ọ na-eme ka a mara ihe o kpere n’ikpe kwa ụtụtụ.+ Ọ kọghị ụkọ mgbe chi bọrọ.+ Ma ihere adịghị eme onye ajọ omume.+