Jeremaya 21:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Unu ụlọ Devid,+ nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Kpeenụ ikpe ziri ezi+ kwa ụtụtụ,+ napụtanụ onye a na-apụnara ihe n’aka onye na-erigbu ya,+ ka ọnụma m ghara inwuru dị ka ọkụ+ wee ree unu, n’enweghị onye ga-emenyụ ya n’ihi omume ọjọọ unu.”’+ Zekaraya 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Na-ekpenụ ikpe ziri ezi;+ jirikwanụ obiọma*+ na ọmịiko+ na-emeso ibe unu ihe;
12 Unu ụlọ Devid,+ nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Kpeenụ ikpe ziri ezi+ kwa ụtụtụ,+ napụtanụ onye a na-apụnara ihe n’aka onye na-erigbu ya,+ ka ọnụma m ghara inwuru dị ka ọkụ+ wee ree unu, n’enweghị onye ga-emenyụ ya n’ihi omume ọjọọ unu.”’+
9 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Na-ekpenụ ikpe ziri ezi;+ jirikwanụ obiọma*+ na ọmịiko+ na-emeso ibe unu ihe;