Abụ Ọma 101:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Kwa ụtụtụ, m ga na-ala ndị ajọ omume niile nọ n’ụwa n’iyi,+Iji gbuchapụ ndị niile na-eme ihe ọjọọ+ n’obodo+ Jehova.
8 Kwa ụtụtụ, m ga na-ala ndị ajọ omume niile nọ n’ụwa n’iyi,+Iji gbuchapụ ndị niile na-eme ihe ọjọọ+ n’obodo+ Jehova.