Aịzaya 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 E wee kọọrọ ụlọ Devid, sị: “Siria na Ifrem ejikọwo aka.”+ Obi wee malite ịma ya na ndị ya jijiji otú osisi dị n’ọhịa si ama jijiji n’ihi ifufe.+ Luk 1:69 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 69 O mewokwa ka mpi+ nzọpụta biliere anyị n’ụlọ Devid bụ́ ohu ya,
2 E wee kọọrọ ụlọ Devid, sị: “Siria na Ifrem ejikọwo aka.”+ Obi wee malite ịma ya na ndị ya jijiji otú osisi dị n’ọhịa si ama jijiji n’ihi ifufe.+