-
Aịzaya 7:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 N’oge ahụ, a kọọrọ ezinụlọ Devid, sị: “Ndị agha Siria na ndị nke Ifrem agbakọọla aka.”
Obi wee malite ịma Ehaz na ndị ya jijiji, otú osisi dị n’ọhịa si ama jijiji ma ifufe fewe.
-