Aịzaya 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 E wee kọọrọ ụlọ Devid, sị: “Siria na Ifrem ejikọwo aka.”+ Obi wee malite ịma ya na ndị ya jijiji otú osisi dị n’ọhịa si ama jijiji n’ihi ifufe.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:2 Amụma Aịsaịa I, p. 102
2 E wee kọọrọ ụlọ Devid, sị: “Siria na Ifrem ejikọwo aka.”+ Obi wee malite ịma ya na ndị ya jijiji otú osisi dị n’ọhịa si ama jijiji n’ihi ifufe.+