Jeremaya 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi ya, a kwụsịwo oké mmiri ozuzo,+ e nweghịkwa ụla mmiri.+ Egedege ihu gị aghọọla egedege ihu nke nwunye na-agba akwụna. Ihere adịghị eme gị.+ Jeremaya 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ihere ò mere ha na ọ bụ ihe arụ ka ha mere?+ Nke mbụ bụ na ihere enweghị ike ime ha. Nke abụọ bụ na ha amadịghị ihe bụ́ ihere ime mmadụ.+ “‘N’ihi ya, ha ga-eso ndị ga-ada ada daa. Mgbe a ga-elebara ha anya,+ ha ga-asụ ngọngọ,’ ka Jehova kwuru.+ Zefanaya 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Zukọtanụ, ee, zukọtanụ,+ gị mba na-enweghị ihere.+
3 N’ihi ya, a kwụsịwo oké mmiri ozuzo,+ e nweghịkwa ụla mmiri.+ Egedege ihu gị aghọọla egedege ihu nke nwunye na-agba akwụna. Ihere adịghị eme gị.+
12 Ihere ò mere ha na ọ bụ ihe arụ ka ha mere?+ Nke mbụ bụ na ihere enweghị ike ime ha. Nke abụọ bụ na ha amadịghị ihe bụ́ ihere ime mmadụ.+ “‘N’ihi ya, ha ga-eso ndị ga-ada ada daa. Mgbe a ga-elebara ha anya,+ ha ga-asụ ngọngọ,’ ka Jehova kwuru.+