Diuterọnọmi 32:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Oké Nkume ahụ, ihe zuru okè ka ọrụ ya bụ,+N’ihi na ụzọ ya niile bụ ikpe ziri ezi.+Chineke nke kwesịrị ntụkwasị obi,+ onye ikpe na-ezighị ezi na-adịghị n’ebe ọ nọ;+Onye ezi omume na onye ziri ezi ka ọ bụ.+ Abụ Ọma 99:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ eze nke na-eji ike ya egosi na ya hụrụ ikpe ziri ezi n’anya.+Gị onwe gị emewo ka ịkwụwa aka ọtọ guzosie ike.+I mewo ka e nwee ikpe ziri ezi na ezi omume n’ime Jekọb.+ Ndị Rom 3:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 iji gosi ezi omume nke ya n’oge a a kara aka, ka o wee bụrụ onye ezi omume+ ọbụna mgbe ọ na-akpọ onye nwere okwukwe n’ebe Jizọs nọ onye ezi omume.+
4 Oké Nkume ahụ, ihe zuru okè ka ọrụ ya bụ,+N’ihi na ụzọ ya niile bụ ikpe ziri ezi.+Chineke nke kwesịrị ntụkwasị obi,+ onye ikpe na-ezighị ezi na-adịghị n’ebe ọ nọ;+Onye ezi omume na onye ziri ezi ka ọ bụ.+
4 Ọ bụ eze nke na-eji ike ya egosi na ya hụrụ ikpe ziri ezi n’anya.+Gị onwe gị emewo ka ịkwụwa aka ọtọ guzosie ike.+I mewo ka e nwee ikpe ziri ezi na ezi omume n’ime Jekọb.+
26 iji gosi ezi omume nke ya n’oge a a kara aka, ka o wee bụrụ onye ezi omume+ ọbụna mgbe ọ na-akpọ onye nwere okwukwe n’ebe Jizọs nọ onye ezi omume.+