Abụ Ọma 98:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihu Jehova, n’ihi na ọ bịawo ikpe ụwa ikpe.+Ọ ga-ekpe elu ala ikpe n’ezi omume,+Kpeekwa ndị dị iche iche ikpe ziri ezi.+ Jeremaya 9:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “Ma, ka onye na-anya isi nyaa isi na o nwere nghọta+ banyere m, marakwa m, na mụ onwe m bụ Jehova,+ Onye na-egosi obiọma,* na-ekpekwa ikpe ziri ezi ma na-eme ezi omume n’ụwa;+ n’ihi na ọ bụ ihe ndị a na-atọ m ụtọ,”+ ka Jehova kwuru.
9 N’ihu Jehova, n’ihi na ọ bịawo ikpe ụwa ikpe.+Ọ ga-ekpe elu ala ikpe n’ezi omume,+Kpeekwa ndị dị iche iche ikpe ziri ezi.+
24 “Ma, ka onye na-anya isi nyaa isi na o nwere nghọta+ banyere m, marakwa m, na mụ onwe m bụ Jehova,+ Onye na-egosi obiọma,* na-ekpekwa ikpe ziri ezi ma na-eme ezi omume n’ụwa;+ n’ihi na ọ bụ ihe ndị a na-atọ m ụtọ,”+ ka Jehova kwuru.