13 N’otu mgbe ahụ, ha na-amụtakwa ịnọ nkịtị, na-epiogharị n’ụlọ dị iche iche; ee, ọ bụghị naanị na ha na-anọ nkịtị, kama, ha na-aghọkwa ndị asịrị na ndị na-etinye ọnụ n’ihe na-agbasaghị ha,+ na-ekwu okwu banyere ihe ha na-ekwesịghị ikwu.
5 ka ha nwee uche zuru okè, bụrụ ndị dị ọcha,+ ndị na-arụ ọrụ n’ụlọ, ndị ezi mmadụ, ndị na-edo onwe ha n’okpuru+ di ha, ka e wee ghara ịkatọ okwu Chineke.+