Ilu 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Onye na-akọ ubi ya ga-eriju ihe oriri afọ,+ ma onye na-achụso ihe ndị na-abaghị uru enweghị uche.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Unu ekwela ka e duhie unu. Mkpakọrịta ọjọọ na-emebi àgwà ọma.+
11 Onye na-akọ ubi ya ga-eriju ihe oriri afọ,+ ma onye na-achụso ihe ndị na-abaghị uru enweghị uche.+