Levitikọs 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “‘Ọ bụrụ na àjà ya bụ àjà nsure ọkụ+ nke a ga-eji anụ si n’ìgwè ehi chụọ, ọ ga-eweta oké, nke ahụ́ dị mma.+ N’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute ka ọ ga-eji obi ya chee ya n’ihu Jehova.+ Abụ Ọma 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka o cheta onyinye inweta ihu ọma gị niile,+Ka ọ narakwa àjà nsure ọkụ gị dị ka à ga-asị na ọ bụ abụba.+ Sila.
3 “‘Ọ bụrụ na àjà ya bụ àjà nsure ọkụ+ nke a ga-eji anụ si n’ìgwè ehi chụọ, ọ ga-eweta oké, nke ahụ́ dị mma.+ N’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute ka ọ ga-eji obi ya chee ya n’ihu Jehova.+
3 Ka o cheta onyinye inweta ihu ọma gị niile,+Ka ọ narakwa àjà nsure ọkụ gị dị ka à ga-asị na ọ bụ abụba.+ Sila.