13 Onyinye o nyere bụ otu efere e ji ọlaọcha mee, nke dị otu narị shekel na iri atọ n’ịdị arọ, otu ọkwá e ji ọlaọcha mee, nke dị shekel iri asaa, ma e jiri shekel ebe nsọ tụọ ya,+ ha abụọ jupụtara ná ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ, maka àjà ọka;+