Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 2:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 “‘Ọ bụrụ na mkpụrụ obi achọọ ịchụrụ Jehova àjà ọka,*+ àjà ya kwesịrị ịbụ ntụ ọka e gwere nke ọma;+ ọ ga-awụkwa ya mmanụ ma tụkwasị frankinsens n’elu ya.

  • Ọnụ Ọgụgụ 7:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 Onyinye o nyere bụ otu efere e ji ọlaọcha mee, nke dị otu narị shekel na iri atọ n’ịdị arọ, otu ọkwá e ji ọlaọcha mee, nke dị shekel iri asaa, ma e jiri shekel ebe nsọ tụọ ya, ha abụọ jupụtara ná ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ, maka àjà ọka;+

  • Ọnụ Ọgụgụ 7:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 Onyinye o nyere bụ otu efere e ji ọlaọcha mee, nke dị otu narị shekel na iri atọ n’ịdị arọ, otu ọkwá e ji ọlaọcha mee, nke dị shekel iri asaa, ma e jiri shekel ebe nsọ tụọ ya, ha abụọ jupụtara ná ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ, maka àjà ọka;

  • Ọnụ Ọgụgụ 7:31
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 31 Onyinye o nyere bụ otu efere e ji ọlaọcha mee, nke dị otu narị shekel na iri atọ n’ịdị arọ, otu ọkwá e ji ọlaọcha mee, nke dị shekel iri asaa, ma e jiri shekel ebe nsọ tụọ ya, ha abụọ jupụtara ná ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ, maka àjà ọka;+

  • Ọnụ Ọgụgụ 7:37
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 37 Onyinye o nyere bụ otu efere e ji ọlaọcha mee, nke dị otu narị shekel na iri atọ n’ịdị arọ, otu ọkwá e ji ọlaọcha mee, nke dị shekel iri asaa, ma e jiri shekel ebe nsọ tụọ ya, ha abụọ jupụtara ná ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ, maka àjà ọka;+

  • Ọnụ Ọgụgụ 7:43
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 43 Onyinye o nyere bụ otu efere e ji ọlaọcha mee, nke dị otu narị shekel na iri atọ n’ịdị arọ, otu ọkwá e ji ọlaọcha mee, nke dị shekel iri asaa, ma e jiri shekel ebe nsọ tụọ ya, ha abụọ jupụtara ná ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ, maka àjà ọka;+

  • Ọnụ Ọgụgụ 7:49
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 49 Onyinye o nyere bụ otu efere e ji ọlaọcha mee, nke dị otu narị shekel na iri atọ n’ịdị arọ, otu ọkwá e ji ọlaọcha mee, nke dị shekel iri asaa, ma e jiri shekel ebe nsọ tụọ ya, ha abụọ jupụtara ná ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ, maka àjà ọka;+

  • Ọnụ Ọgụgụ 7:55
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 55 Onyinye o nyere bụ otu efere e ji ọlaọcha mee, nke dị otu narị shekel na iri atọ n’ịdị arọ, otu ọkwá e ji ọlaọcha mee, nke dị shekel iri asaa, ma e jiri shekel ebe nsọ tụọ ya, ha abụọ jupụtara ná ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ, maka àjà ọka;+

  • Ọnụ Ọgụgụ 7:61
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 61 Onyinye o nyere bụ otu efere e ji ọlaọcha mee, nke dị otu narị shekel na iri atọ n’ịdị arọ, otu ọkwá e ji ọlaọcha mee, nke dị shekel iri asaa, ma e jiri shekel ebe nsọ tụọ ya, ha abụọ jupụtara ná ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ, maka àjà ọka;+

  • Ọnụ Ọgụgụ 7:67
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 67 Onyinye o nyere bụ otu efere e ji ọlaọcha mee, nke dị otu narị shekel na iri atọ n’ịdị arọ, otu ọkwá e ji ọlaọcha mee, nke dị shekel iri asaa, ma e jiri shekel ebe nsọ tụọ ya, ha abụọ jupụtara ná ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ, maka àjà ọka;+

  • Ọnụ Ọgụgụ 7:73
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 73 Onyinye o nyere bụ otu efere e ji ọlaọcha mee, nke dị otu narị shekel na iri atọ n’ịdị arọ, otu ọkwá e ji ọlaọcha mee, nke dị shekel iri asaa, ma e jiri shekel ebe nsọ tụọ ya, ha abụọ jupụtara ná ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ, maka àjà ọka;+

  • Ọnụ Ọgụgụ 7:79
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 79 Onyinye o nyere bụ otu efere e ji ọlaọcha mee, nke dị otu narị shekel na iri atọ n’ịdị arọ, otu ọkwá e ji ọlaọcha mee, nke dị shekel iri asaa, ma e jiri shekel ebe nsọ tụọ ya, ha abụọ jupụtara ná ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ, maka àjà ọka;+

  • Ọnụ Ọgụgụ 7:87
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 87 anụ niile a ga-eji chụọ àjà nsure ọkụ+ wee bụrụ oké ehi iri na abụọ, ebule iri na abụọ, ụmụ ebule iri na abụọ ndị gbara otu afọ otu afọ na àjà ọka+ ha, nakwa ụmụ ewu iri na abụọ maka àjà mmehie;+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya