Ọpụpụ 17:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Nzukọ ụmụ Izrel dum wee si n’ala ịkpa Sin+ pụọ, na-aga site n’otu ebe ruo ebe ọzọ, bụ́ ebe dị iche iche ha gara dị ka Jehova nyere n’iwu,+ ha wee maa ụlọikwuu na Refidim.+ Ma mmiri ha ga-aṅụ adịghị. Ọnụ Ọgụgụ 10:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ha wee malite ịkwali nke mbụ ha, dị ka Jehova nyere n’iwu site n’ọnụ Mozis.+
17 Nzukọ ụmụ Izrel dum wee si n’ala ịkpa Sin+ pụọ, na-aga site n’otu ebe ruo ebe ọzọ, bụ́ ebe dị iche iche ha gara dị ka Jehova nyere n’iwu,+ ha wee maa ụlọikwuu na Refidim.+ Ma mmiri ha ga-aṅụ adịghị.