Ọnụ Ọgụgụ 10:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụrụ na a fụọ ha abụọ, nzukọ ahụ dum ga-ezukọta n’oge a kara aka n’ebe ị nọ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.+ Joel 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Fụọnụ opi na Zayọn.+ Kwuonụ ka e nwee obubu ọnụ dị nsọ.+ Kpọọnụ òkù ka e nwee nzukọ ukwu.+
3 Ọ bụrụ na a fụọ ha abụọ, nzukọ ahụ dum ga-ezukọta n’oge a kara aka n’ebe ị nọ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.+