Jenesis 21:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O wee biri n’ala ịkpa Peran,+ nne ya wee si n’ala Ijipt lụtara ya nwaanyị. Ọnụ Ọgụgụ 12:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 E mesịa, ha si na Hazirọt+ kwalie wee maa ụlọikwuu n’ala ịkpa Peran.+ Ọnụ Ọgụgụ 13:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ha wee gakwuru Mozis na Erọn na nzukọ ụmụ Izrel dum n’ala ịkpa Peran, na Kedesh.+ Ha wee kọọrọ ha na nzukọ ahụ dum otú ha si jee, gosikwa ha mkpụrụ nke ala ahụ. Diuterọnọmi 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ọ na-ewe ụbọchị iri na otu isi na Horeb garuo Kedesh-bania+ ma e si n’ụzọ Ugwu Sia.
26 Ha wee gakwuru Mozis na Erọn na nzukọ ụmụ Izrel dum n’ala ịkpa Peran, na Kedesh.+ Ha wee kọọrọ ha na nzukọ ahụ dum otú ha si jee, gosikwa ha mkpụrụ nke ala ahụ.