3Mozis wee ghọọ onye na-azụ ìgwè ewu na atụrụ Jetro,+ onye nchụàjà Midian, bụ́ nna nwunye ya.+ Ka o du ìgwè ewu na atụrụ ahụ na-aga n’ebe ọdịda anyanwụ n’ala ịkpa ahụ, o mesịrị bịarute n’ugwu nke ezi Chineke,+ na Horeb.+
18Jetro onye nchụàjà Midian, nna nwunye Mozis,+ wee nụ banyere ihe niile Chineke meere Mozis, meekwara ndị ya Izrel, otú Jehova si kpọpụta Izrel n’Ijipt.+