Abụ Ọma 78:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ bụ ya mere Jehova ji wee oké iwe mgbe ọ nụrụ ya;+O mere ka ọkụ ree Jekọb,+O wee weso Izrel iwe dị ọkụ.+ Abụ Ọma 106:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọkụ wee na-ere n’etiti nzukọ ha;+Ọkụ wee repịa ndị ajọ omume.+
21 Ọ bụ ya mere Jehova ji wee oké iwe mgbe ọ nụrụ ya;+O mere ka ọkụ ree Jekọb,+O wee weso Izrel iwe dị ọkụ.+