Ọpụpụ 18:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ha ga na-ekpe ndị Izrel ikpe n’oge ọ bụla kwesịrị ekwesị; ha ga na-ewetara gị ikpe ọ bụla dị ukwuu,+ ma ha onwe ha ga na-ekpe ikpe ọ bụla dị nta. Ya mere, mee ka ihe dịkwuoro gị mfe, ha ga-esokwa gị na-ebu ibu a.+
22 Ha ga na-ekpe ndị Izrel ikpe n’oge ọ bụla kwesịrị ekwesị; ha ga na-ewetara gị ikpe ọ bụla dị ukwuu,+ ma ha onwe ha ga na-ekpe ikpe ọ bụla dị nta. Ya mere, mee ka ihe dịkwuoro gị mfe, ha ga-esokwa gị na-ebu ibu a.+