Ọpụpụ 18:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ha ga na-ekpe ndị Izrel ikpe mgbe ọ bụla e nwere ikpe, ha ga na-ewetakwara gị ikpe ọ bụla siri ike.+ Ma ha ga-ekpebi ikpe ọ bụla na-esighị ike. Ị ga-eme ka ihe dịkwuoro gị mfe ma ọ bụrụ na i kwe ka ha soro gị na-arụ ọrụ a.+
22 Ha ga na-ekpe ndị Izrel ikpe mgbe ọ bụla e nwere ikpe, ha ga na-ewetakwara gị ikpe ọ bụla siri ike.+ Ma ha ga-ekpebi ikpe ọ bụla na-esighị ike. Ị ga-eme ka ihe dịkwuoro gị mfe ma ọ bụrụ na i kwe ka ha soro gị na-arụ ọrụ a.+