Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 24:10, 11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 E nwere otu nwoke nne ya bụ onye Izrel ma nna ya bụ onye Ijipt.+ Nwoke ahụ na nwoke Izrel ọzọ malitere ịlụ ọgụ n’ebe ndị Izrel mara ụlọikwuu. 11 Nwoke ahụ nne ya bụ onye Izrel malitere ikwutọ aha Chineke* ma kpọọ Chineke iyi.+ E wee kpọgara ya Mosis.+ Aha nne ya bụ Shelomit, nwa Dibraị, onye si n’ebo Dan.

  • Ọnụ Ọgụgụ 15:32, 33
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 32 Mgbe ndị Izrel nọ n’ala ịkpa, ha hụrụ otu nwoke ka ọ na-akpa nkụ n’Ụbọchị Izu Ike.+ 33 Ndị hụrụ ka ọ na-akpa nkụ kpọọrọ ya bịakwute Mosis na Erọn na nzukọ ahụ niile.

  • Diuterọnọmi 1:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 Unu elela mmadụ anya n’ihu mgbe unu na-ekpe ikpe.+ Unu ga-ege ma onye ukwu ma onye nta ntị.+ Unu atụla mmadụ egwu+ n’ihi na ọ bụ Chineke ka unu na-ekpere ikpe.+ E nwee ikpe siiri unu oké ike, unu ga-ewetara m ya, m ga-elebakwa ya anya.’+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya